ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Kenya ![]() |
Aha enyere | Martha ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jụn 1960 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Meru County ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, Onye òká ikpe ![]() |
Ọkwá o ji | Chief Justice of Kenya ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nairobi, Kenya School of Law, University of London ![]() |
A mụrụ Koome na 1960 na obodo Kithiu, Meru County. O nwere LL.B. sitere na Mahadum Nairobi na LL.M na Iwu Mba Ọha sitere na Mahadum London. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Nairobi na 1986, Koome debara aha na Kenya School of Law n'afọ na-esote. Ọ gụchara nzere Masters (LL.M) na iwu mba ụwa na Mahadum London na 2010 [1]
A họpụtara Koome Onyeikpe nke Ụlọikpe Mkpegharị Ikpe na Jenụwarị 2012. Tupu a họpụta ya n'Ụlọikpe Mkpegharị, ọ jere ozi dị ka Puisne Onyeikpe ihe karịrị afọ asatọ.